Jenesis 34:25 IGBOB

25 O rue n'ubọchi nke-atọ, mb͕e o nēb͕u ha nb͕u, na madu abua n'etiti umu-ndikom Jekob, bú Simeon na Livai, umu-nne Daina, were mma-agha-ha n'otù n'otù, biakwasi obodo ahu mb͕e ọ di na ntukwasi-obi, ha we b͕ue ndikom nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 34

Echiche Jenesis 34:25 na onodu