Jenesis 34:28 IGBOB

28 Ìgwè ewu na aturu-ha na ìgwè ehi-ha na inyinya-ibu nile ha, na ihe nke di n'obodo ahu, na ihe nke di n'ohia-ya, ka ha chiri;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 34

Echiche Jenesis 34:28 na onodu