Jenesis 34:5 IGBOB

5 Ma Jekob nuru na o merururi Daina nwa-ya nwayi; ma umu-ya ndikom nọyere anu-ulo-ya n'ọhia: Jekob we b͕a nkiti rue mb͕e ha biara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 34

Echiche Jenesis 34:5 na onodu