Jenesis 34:7 IGBOB

7 Umu-ndikom Jekob we si n'ọhia bata mb͕e ha nuru ya: ọ nēwuta ndikom ahu, ha nēwe iwe di ọku nke-uku, n'ihi na ọ bu ihe-nzuzu ka o mere n'Israel, n'idinayere nwa-nwayi Jekob; nke nēkwesighi ime otú a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 34

Echiche Jenesis 34:7 na onodu