Jenesis 35:1 IGBOB

1 Chineke we si Jekob, Bilie, rigoro Betel, biri n'ebe ahu: mekwara Chineke ebe-ichu-àjà n'ebe ahu, bú Onye mere ka i hu Ya anya mb͕e ināb͕apu n'iru Isọ nwa-nne-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 35

Echiche Jenesis 35:1 na onodu