Jenesis 35:11 IGBOB

11 Chineke we si ya, Mu onwem bu Chineke Nke puru ime ihe nile: gi mua ọmùmù ba kwa uba; mba na nkpọkọta mba gādi site na gi, ndi-eze gēsi kwa n'úkwù-gi puta;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 35

Echiche Jenesis 35:11 na onodu