Jenesis 36:18 IGBOB

18 Ndia bu kwa umu-ndikom Ọhọlibama nwunye Isọ; Jeush onye-isi, Jalam onye-isi, Kora onye-isi: ndia bu ndi-isi Ọhọlibama nwa-nwayi Ana, nwunye Isọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 36

Echiche Jenesis 36:18 na onodu