28 Ndia bu umu-ndikom Dishan; Uz, na Aran.
29 Ndia bu ndi-isi ndi Hoa; Lotan onye-isi, Shobal onye-isi, Zibeon onye-isi, Ana onye-isi,
30 Dishon onye-isi, Iza onye-isi, Dishan onye-isi: ndia bu ndi-isi ndi Hoa, dika ndi-isi-ha si di n'ala Sia.
31 Ndia bu eze ndi bu eze n'ala Edom, tutu eze ọ bula bu eze umu Israel.
32 Bela nwa Beoa bu eze n'Edom; aha obodo-ya bu Dinhaba.
33 Bela we nwua, Jobab nwa Zera, nke sitere na Bozra, we buru eze n'ọnọdu ya.
34 Jobab we nwua, Husham, nke sitere n'ala ndi Timan, we buru eze n'ọnọdu ya.