36 Hedad we nwua, Samla, nke sitere na Masrika, we buru eze n'ọnọdu ya.
37 Samla we nwua, Shaul, nke sitere na Rehobot n'usọ Osimiri, we buru eze n'ọnọdu ya.
38 Shaul we nwua, Beal-hanan nwa Akboa we buru eze n'ọnọdu ya.
39 Beal-hanan nwa Akboa we nwua, Heda we buru eze n'ọnọdu ya: aha obodo-ya bu Pau; aha nwunye-ya bu Mehetabel nwa Matred, bú nwa-nwayi Me-zahad.
40 Ndia bu kwa aha ndi-isi Isọ, dika ab͕uru nile ha si di, dika ebe nile si di, n'aha nile ha; Timna onye-isi, Alva onye-isi, Jetet onye-isi;
41 Ọhọlibama onye-isi, Ila onye-isi, Pinon onye-isi;
42 Kenaz onye-isi, Timan onye-isi, Mibza onye-isi;