Jenesis 36:6 IGBOB

6 Ma Isọ chiri ndinyom-ya, na umu-ya ndikom, na umu-ya ndinyom, na madu nile nke ulo-ya, na anu-ulo-ya, na anumanu-ya, na ihe nile ọ nwetara, nke ọ kpatarari n'ala Kenean; ọ we si n'iru Jekob, bú nwa-nne-ya, je ala ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 36

Echiche Jenesis 36:6 na onodu