Jenesis 37:10 IGBOB

10 Ọ we kọrọ ya nna-ya, kọkwara umu-nne-ya; nna-ya we basiere ya nba ike, si ya, Gini bu nrọ a nke i rọworo? Mu onwem na nne-gi na umu-nne-gi, àyi gābia n'ezie ikpọ isi ala nye gi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 37

Echiche Jenesis 37:10 na onodu