Jenesis 37:22 IGBOB

22 Reuben we si ha, Unu awusila ọbara; tubànu ya n'olùlù a nke di n'ọzara, ma unu esetila aka imegide ya: ka o we naputa ya n'aka-ha, ime ka ọ laghachikuru nna-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 37

Echiche Jenesis 37:22 na onodu