Jenesis 37:32 IGBOB

32 ziga uwe-nwuda ahu nwere aka, chita ya nye nna-ha, si, Nka ka ayi hutaworo: biko, mata ma uwe nwa-gi ka ọ bu ma-ọbu na ọ bughi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 37

Echiche Jenesis 37:32 na onodu