Jenesis 38:22 IGBOB

22 Ọ we laghachikute Juda, si, Achọtaghm ya; ọzọ kwa, ndikom ebe ahu siri, Ọ dighi nwayi edoro nsọ ikwa iko nọworo n'ebe a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 38

Echiche Jenesis 38:22 na onodu