Jenesis 38:25 IGBOB

25 Mb͕e anēme ka nwayi ahu puta, ya onwe-ya zigara nna di-ya ozi, si, Site n'aka nwoke nke nwe ihe ndia ka mu onwem di ime: ọ si kwa, Biko, mata onye nwe ihe ndia, bú nb͕a-aka-akàrà, na eriri-nma, na nkpa-n'aka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 38

Echiche Jenesis 38:25 na onodu