Jenesis 38:29 IGBOB

29 O rue na, ka ọ nēseghachi aka-ya, le, nwa-nne-ya nwoke putara: nwayi ahu we si, Gini mere i ji tiwara onwe-gi ntiwa? ewe kpọ aha-ya Perez.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 38

Echiche Jenesis 38:29 na onodu