Jenesis 38:5 IGBOB

5 Ọ we mu kwa nwa-nwoke ọzọ, kpọ aha-ya Shila: ma Juda nọ na Kezib mb͕e ọ muru ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 38

Echiche Jenesis 38:5 na onodu