Jenesis 4:17 IGBOB

17 Ken we mara aru nwunye-ya; ọ we turu ime, mua Inok: ma Ken nọ nēwu obodo, o we kpọ aha obodo ahu, dika aha nwa-ya nwoke si di, Inok.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 4

Echiche Jenesis 4:17 na onodu