Jenesis 41:56 IGBOB

56 Oké unwu ahu we dikwasi n'elu uwa nile: Josef we meghe ebe nile nke ọka di nime ha, ọ we re ọka nye ndi Ijipt; oké unwu ahu we sie ike n'ala Ijipt.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 41

Echiche Jenesis 41:56 na onodu