Jenesis 42:21 IGBOB

21 Ha we sirita onwe-ha, N'ezie ndi ikpe maworo bayere nwa-nne-ayi ka ayi bu, n'ihi na ayi huru nkpab͕u nke nkpuru-obi-ya, mb͕e ọ nāriọ ayi aririọ-amara, ma ayi anughi; n'ihi ya ka nkpab͕u a biakwasiworo ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 42

Echiche Jenesis 42:21 na onodu