33 Nwoke ahu, bú onye-nwe ala ahu, we si ayi, Nime nka ka m'gāmara na ndi ziri ezi ka unu bu: kwenu ka otù nwa-nne-unu nọdu n'akam, ma werenu ọka n'ihi oké unwu nke ulo-unu, la:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 42
Echiche Jenesis 42:33 na onodu