Jenesis 42:37 IGBOB

37 Reuben we gwa nna-ya okwu, si, Umum ndikom abua ka i gēme ka ha nwua, ma ọ buru na emeghi m ka ọ biakute gi: nye ya n'akam, mu onwem gēme kwa ka ọ laghachikute gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 42

Echiche Jenesis 42:37 na onodu