Jenesis 43:14 IGBOB

14 Chineke Nke puru ime ihe nile, Ya nye kwa unu obi-ebere n'iru nwoke ahu, ka ọ we zitere unu nwa-nne-unu nke-ọzọ na Benjamin. Ma mu onwem, ọ buru na ab͕abaram aka umu, ab͕abawom aka umu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 43

Echiche Jenesis 43:14 na onodu