Jenesis 43:29 IGBOB

29 Ọ welie anya-ya abua, hu Benjamin nwa-nne-ya, bú nwa nke nne-ya, ọ si Ọ̀ bu nka bu nwa-nne-unu nke-ntà, onye unu gwaram okwu banyere ya? Ọ we si, Ka Chineke mere gi amara, nwam.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 43

Echiche Jenesis 43:29 na onodu