10 Ọ si, Ub͕u a kwa, dika okwu nile unu si di, otú a ka ọ gādi: onye agāchọta ya n'aka-ya gāburum orù; ma unu onwe-unu gābu ndi puru ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 44
Echiche Jenesis 44:10 na onodu