Jenesis 44:14 IGBOB

14 Juda na umu-nne-ya we ba n'ulo Josef; ma ya onwe-ya nọ kwa n'ebe ahu rue mb͕e ahu: ha we da n'ala n'iru ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 44

Echiche Jenesis 44:14 na onodu