Jenesis 44:17 IGBOB

17 Ọ si, Ya burum ihe-árú ime nka: nwoke ahu achọtaworo ọkwa ahu n'aka-ya, ọnye ahu gāghọrọm orù; ma unu onwe-unu, rigo-kurunu nna-unu n'udo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 44

Echiche Jenesis 44:17 na onodu