Jenesis 44:20 IGBOB

20 Ayi we si onye-nwem, Ayi nwere nna, bú agadi, na otù nwa agadi-ya, bú onye ntà; nwa-nne-ya anwuruwo kwa, ọ we fọdu nwata ahu nání ya nye nne-ya, nna-ya hukwara ya n'anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 44

Echiche Jenesis 44:20 na onodu