Jenesis 44:26 IGBOB

26 Ayi we si, Ayi apughi irida: ọ buru na nwa-nne-ayi nke-ntà eso ayi je, ayi gārida kwa; n'ihi na ayi apughi ihu iru nwoke ahu, ma ọ buru na nwa-nne-ayi nke-ntà esoghi ayi je.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 44

Echiche Jenesis 44:26 na onodu