Jenesis 44:31 IGBOB

31 o gēru kwa, mb͕e ọ huru na nwa-okoro ahu esoghi ayi bia, na ọ gānwu: ndi-orù-gi gēweda kwa isi-awọ orù-gi, bú nna-ayi, rue ala-mọ na nwuta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 44

Echiche Jenesis 44:31 na onodu