Jenesis 45:1 IGBOB

1 Ma Josef apughi ijisi onwe-ya ike n'iru ndi nile guzoworo onwe-ha n'akuku ya; o we kpọ òkù, si, Me ka madu ọ bula si n'ebe m'nọ pua. Ọ dighi kwa onye ọ bula guzoro n'ebe ọ nọ, mb͕e Josef mere ka umu-nne-ya mara ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 45

Echiche Jenesis 45:1 na onodu