Jenesis 45:13 IGBOB

13 Unu gēgosi kwa nnam nsọpurum nile n'Ijipt, na ihe nile nke unu huworo; unu gēme kwa ngwa me ka nnam ridata n'ebe a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 45

Echiche Jenesis 45:13 na onodu