19 Ma gi onwe-gi ka enyeworo iwu, menu nka; sinu n'ala Ijipt chiri ub͕ọ-ala n'ihi umu-ntakiri-unu, na n'ihi nwunye nile unu, kuru-kwa-nu nna-unu, bia.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 45
Echiche Jenesis 45:19 na onodu