Jenesis 45:5 IGBOB

5 Ma ub͕u a ya ewutala unu, ya abu-kwa-la ihe iwe iwe di ọku n'anya-unu, na unu rerem bia n'ebe a: n'ihi na ọ bu idebe ndu ka Chineke zìrim ga n'iru unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 45

Echiche Jenesis 45:5 na onodu