Jenesis 46:12 IGBOB

12 Umu-ndikom Juda; Ia, na Onan, na Shila, na Perez, na Zera: ma Ia na Onan nwuru n'ala Kenean. Umu-ndikom Perez bu kwa Hezron, na Hamul.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 46

Echiche Jenesis 46:12 na onodu