15 Ndia bu umu-ndikom Lia, nke ọ muru nye Jekob nime Padan-eram, ha na Daina, bú nwa-ya nwayi nkpuru-obi nile nke umu-ya ndikom na umu-ya ndinyom bu orú na iri na atọ
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 46
Echiche Jenesis 46:15 na onodu