18 Ndia bu umu-ndikom Zilpa, onye Leban nyere Lia nwa-ya nwayi, ọ we muara Jekob ndia, bú nkpurui-obi iri na isi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 46
Echiche Jenesis 46:18 na onodu