Jenesis 46:7 IGBOB

7 ya na umu-ya ndikom, na umu-ndikom nke umu-ya ndikom, umu-ya ndinyom, na umu-ndinyom nke umu-ya ndikom, ọ bu nkpuru-ya nile ka o mere ka ha so ya bata n'Ijipt.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 46

Echiche Jenesis 46:7 na onodu