15 Ego we gwu-chapu n'ala Ijipt, na n'ala Kenean, ndi Ijipt nile we biakute Josef, si, Nye ayi nri, n'ihi gini ka ayi nānwu n'iru gi? n'ihi na ego agwuwo.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 47
Echiche Jenesis 47:15 na onodu