Jenesis 47:22 IGBOB

22 Nání ala ndi-nchu-àjà ka ọ nāzu-tagh: n'ihi na ndi-nchu-àjà nwere òkè nri sitere n'ebe Fero nọ, ha ri-kwa-ra òkè-nri-ha nke Fero nyere ha; n'ihi nka ha ereghi ala-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 47

Echiche Jenesis 47:22 na onodu