Jenesis 47:4 IGBOB

4 Ha we si Fero, Inọ dika ọbìa n'ala nka ka ayi biaworo; n'ihi na ọ dighi ihe eji azù ìgwè ewu na aturu ahu nke ndi-orù-gi nwere; n'ihi na oké unwu a di arọ́ n'ala Kenean: ub͕u a kwa, biko, ka ndi-orù-gi biri n'ala Goshen.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 47

Echiche Jenesis 47:4 na onodu