Jenesis 49:10 IGBOB

10 Nkpa-n'aka eze agaghi-esi n'ebe Juda nọ wezuga onwe-ya,Nkpa-n'aka onye nēnye ukpuru agaghi-esi kwa n'etiti ukwu-ya abua wezuga onwe-ya,Rue mb͕e Shailo gābia;Ọ bu kwa ya gēnwe iṅa-nti ndi di iche iche.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 49

Echiche Jenesis 49:10 na onodu