Jenesis 50:17 IGBOB

17 Otú a ka unu gāsi Josef, Ariọm i, biko, b͕aghara njehie umu-nne-gi, na nmehie-ha, n'ihi na ọ bu ihe ọjọ ka ha meworo gi: ub͕u a kwa, biko, b͕aghara njehie ndi-orù Chineke nke nna-gi. Josef we kwa ákwá mb͕e ha gwara ya okwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 50

Echiche Jenesis 50:17 na onodu