Jenesis 50:24 IGBOB

24 Josef we si umu-nne-ya, Mu onwem gaje inwu: ma Chineke gēleta unu n'ezie, me ka unu si n'ala nka rigorue ala ahu nke Ọ ṅuru Abraham na Aisak iyi bayere ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 50

Echiche Jenesis 50:24 na onodu