Jenesis 50:5 IGBOB

5 Nnam merem ka m'ṅua iyi, si, Le, mu onwem gaje inwu: n'ílìm nke m'doziworo onwem n'ala Kenean, n'ebe ahu ka i gēlìm. Ma ugbua, biko, ka m'rigo, lìe nnam, lata.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 50

Echiche Jenesis 50:5 na onodu