Jenesis 8:17 IGBOB

17 Anu nile ọ bula nke di ndu nke gi na ya nọ, bú nke sitere n'anu-aru nile, nime anu-ufe, na nime anu-ulo, na nime ihe nile nākpu akpu nke nākpu akpu n'uwa, gi me ka ha so gi puta; ka ha we nuputa n'uwa, mua ọmùmù, ba uba n'elu uwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 8

Echiche Jenesis 8:17 na onodu