Jenesis 9:16 IGBOB

16 Eke-na-ogwurugwu ahu gādi kwa n'igwe-oji; M'gāhu kwa ya anya, icheta ọb͕ub͕a-ndu ebighi-ebi di n'etiti Chineke na anu nile ọ bula nwere nkpuru-obi di ndu nime anu-aru nile nke di n'elu uwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 9

Echiche Jenesis 9:16 na onodu