25 Ọ we si,Onye anābu ọnu ka Kenean bu;Orù nke ndi-orù ka ọ gāburu umu-nne-ya ndikom.
26 Ọ si kwa,Onye agọziri agọzi ka Jehova, bú Chineke nke Shem, bu;Ka Kenean ghọkwara ha orù.
27 Ka Chineke me ka Jefet setia,Ya biri kwa n'ulo-ikwū nile nke Shem;Ka Kenean ghọ-kwa-ra ha orù.
28 Noa we di ndu, mb͕e iju-miri ahu gasiri, ọgu arọ iri-na-asa na arọ iri.