25 Amuru umu-ndikom abua nye Iba: aha otù nime ha bu Peleg; n'ihi na ọ bu n'ubọchi-ya ka ekewara uwa; aha nwa-nne-ya nwoke bu Jọktan.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 10
Echiche Jenesis 10:25 na onodu