Jenesis 14:13 IGBOB

13 Onye b͕apuru ab͕apu we bia gosi Abram, bú onye-Hibru: ma ya onwe-ya bi n'etiti osisi terebinth nke Mamre, bú onye-Amorait, nwa-nne Eshkol, na nwa-nne Ana; ndi ahu bu kwa ndi ha na Abram di n'ọb͕ub͕a-ndu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 14

Echiche Jenesis 14:13 na onodu